Native Bible

Psalms 115:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ka Onyenwe anyị onye kere eluigwe na elu ụwa gọzie unu.

Psalms 115:15 in English

Psalms 115:15 · Berean Standard Bible

May you be blessed by the LORD, the Maker of heaven and earth.

Context

13ọ ga-agọzi ndị niile na-atụ egwu Onyenwe anyị, ma onye nta ma onye ukwu. 14Ka Onyenwe anyị mee ka unu mụbaa, unu na ụmụ unu. 15Ka Onyenwe anyị onye kere eluigwe na elu ụwa gọzie unu. 16Eluigwe niile bụ nke Onyenwe anyị, ọ bụkwa ya nyere ụmụ mmadụ elu ụwa niile. 17Ọ bụghị ndị nwụrụ anwụ na-eto Onyenwe anyị, ndị na-arịda nʼebe ịnọ duu;

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.