Abụ Ọma 115:14
Psalms 115:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ka Onyenwe anyị mee ka unu mụbaa, unu na ụmụ unu.
Psalms 115:14 in English
Psalms 115:14 · Berean Standard Bible
May the LORD give you increase, both you and your children.
Context
12Onyenwe anyị na-echeta anyị, ọ ga-agọzikwa anyị,
ọ ga-agọzi ndị ya bụ Izrel,
ọ ga-agọzi ezinaụlọ Erọn, 13ọ ga-agọzi ndị niile na-atụ egwu Onyenwe anyị,
ma onye nta ma onye ukwu. 14Ka Onyenwe anyị mee ka unu mụbaa,
unu na ụmụ unu. 15Ka Onyenwe anyị onye kere eluigwe na elu ụwa
gọzie unu. 16Eluigwe niile bụ nke Onyenwe anyị,
ọ bụkwa ya nyere ụmụ mmadụ elu ụwa niile.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.