Native Bible

Psalms 115:16 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Eluigwe niile bụ nke Onyenwe anyị, ọ bụkwa ya nyere ụmụ mmadụ elu ụwa niile.

Psalms 115:16 in English

Psalms 115:16 · Berean Standard Bible

The highest heavens belong to the LORD, but the earth He has given to mankind.

Context

14Ka Onyenwe anyị mee ka unu mụbaa, unu na ụmụ unu. 15Ka Onyenwe anyị onye kere eluigwe na elu ụwa gọzie unu. 16Eluigwe niile bụ nke Onyenwe anyị, ọ bụkwa ya nyere ụmụ mmadụ elu ụwa niile. 17Ọ bụghị ndị nwụrụ anwụ na-eto Onyenwe anyị, ndị na-arịda nʼebe ịnọ duu; 18ọ bụ anyị ga-aja Onyenwe anyị mma, site ugbu a ruo mgbe ebighị ebi. Toonu Onyenwe anyị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.