Abụ Ọma 115:17
Psalms 115:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ bụghị ndị nwụrụ anwụ na-eto Onyenwe anyị, ndị na-arịda nʼebe ịnọ duu;
Psalms 115:17 in English
Psalms 115:17 · Berean Standard Bible
It is not the dead who praise the LORD, nor any who descend into silence.
Context
15Ka Onyenwe anyị onye kere eluigwe na elu ụwa
gọzie unu. 16Eluigwe niile bụ nke Onyenwe anyị,
ọ bụkwa ya nyere ụmụ mmadụ elu ụwa niile. 17Ọ bụghị ndị nwụrụ anwụ na-eto Onyenwe anyị,
ndị na-arịda nʼebe ịnọ duu; 18ọ bụ anyị ga-aja Onyenwe anyị mma,
site ugbu a ruo mgbe ebighị ebi.
Toonu Onyenwe anyị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.