Abụ Ọma 115:13
Psalms 115:13 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
ọ ga-agọzi ndị niile na-atụ egwu Onyenwe anyị, ma onye nta ma onye ukwu.
Psalms 115:13 in English
Psalms 115:13 · Berean Standard Bible
He will bless those who fear the LORD— small and great alike.
Context
11Unu ndị na-atụ egwu ya, tụkwasịnụ Onyenwe anyị obi
ọ bụ onye inyeaka ha na ọta ha. 12Onyenwe anyị na-echeta anyị, ọ ga-agọzikwa anyị,
ọ ga-agọzi ndị ya bụ Izrel,
ọ ga-agọzi ezinaụlọ Erọn, 13ọ ga-agọzi ndị niile na-atụ egwu Onyenwe anyị,
ma onye nta ma onye ukwu. 14Ka Onyenwe anyị mee ka unu mụbaa,
unu na ụmụ unu. 15Ka Onyenwe anyị onye kere eluigwe na elu ụwa
gọzie unu.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.