Abụ Ọma 113:5
Psalms 113:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Onye dị ka Onyenwe anyị Chineke anyị, onye nọkwasịrị ocheeze nʼebe dị elu,
Psalms 113:5 in English
Psalms 113:5 · Berean Standard Bible
Who is like the LORD our God, the One enthroned on high?
Context
3Site nʼọwụwa anyanwụ ruo nʼọdịda ya,
aha Onyenwe anyị ga-abụ ihe a na-eto eto. 4Onyenwe anyị dị elu karịa mba niile,
ebube ya dị elu karịa eluigwe. 5Onye dị ka Onyenwe anyị Chineke anyị,
onye nọkwasịrị ocheeze nʼebe dị elu, 6onye na-eme onwe ya ka ọ dị ala ilekwasị
eluigwe na ụwa anya? 7Ọ na-esi nʼuzuzu bulie ogbenye elu
sitekwa nʼebe ikpofu ahịhịa bulie onye nọ na mkpa elu;
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.