Abụ Ọma 113:3
Psalms 113:3 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Site nʼọwụwa anyanwụ ruo nʼọdịda ya, aha Onyenwe anyị ga-abụ ihe a na-eto eto.
Psalms 113:3 in English
Psalms 113:3 · Berean Standard Bible
From where the sun rises to where it sets, the name of the LORD is praised.
Context
1Toonu Onyenwe anyị!
Toonu Onyenwe anyị unu ndị ohu ya.
Toonu aha Onyenwe anyị. 2Ka aha Onyenwe anyị bụrụ ihe a gọziri agọzi
site ugbu a ruo mgbe ebighị ebi. 3Site nʼọwụwa anyanwụ ruo nʼọdịda ya,
aha Onyenwe anyị ga-abụ ihe a na-eto eto. 4Onyenwe anyị dị elu karịa mba niile,
ebube ya dị elu karịa eluigwe. 5Onye dị ka Onyenwe anyị Chineke anyị,
onye nọkwasịrị ocheeze nʼebe dị elu,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.