Native Bible

Psalms 113:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Onyenwe anyị dị elu karịa mba niile, ebube ya dị elu karịa eluigwe.

Psalms 113:4 in English

Psalms 113:4 · Berean Standard Bible

The LORD is exalted over all the nations, His glory above the heavens.

Context

2Ka aha Onyenwe anyị bụrụ ihe a gọziri agọzi site ugbu a ruo mgbe ebighị ebi. 3Site nʼọwụwa anyanwụ ruo nʼọdịda ya, aha Onyenwe anyị ga-abụ ihe a na-eto eto. 4Onyenwe anyị dị elu karịa mba niile, ebube ya dị elu karịa eluigwe. 5Onye dị ka Onyenwe anyị Chineke anyị, onye nọkwasịrị ocheeze nʼebe dị elu, 6onye na-eme onwe ya ka ọ dị ala ilekwasị eluigwe na ụwa anya?

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.