Native Bible

Psalms 113:6 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

onye na-eme onwe ya ka ọ dị ala ilekwasị eluigwe na ụwa anya?

Psalms 113:6 in English

Psalms 113:6 · Berean Standard Bible

He humbles Himself to behold the heavens and the earth.

Context

4Onyenwe anyị dị elu karịa mba niile, ebube ya dị elu karịa eluigwe. 5Onye dị ka Onyenwe anyị Chineke anyị, onye nọkwasịrị ocheeze nʼebe dị elu, 6onye na-eme onwe ya ka ọ dị ala ilekwasị eluigwe na ụwa anya? 7Ọ na-esi nʼuzuzu bulie ogbenye elu sitekwa nʼebe ikpofu ahịhịa bulie onye nọ na mkpa elu; 8ọ na-eme ka ya na ụmụ eze ndị ikom nọkọọ, ọ na-eme ka o soro ndị a maara aha ha nʼetiti ụmụ mmadụ nọkọọ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.