Abụ Ọma 113:8
Psalms 113:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
ọ na-eme ka ya na ụmụ eze ndị ikom nọkọọ, ọ na-eme ka o soro ndị a maara aha ha nʼetiti ụmụ mmadụ nọkọọ.
Psalms 113:8 in English
Psalms 113:8 · Berean Standard Bible
to seat them with nobles, with the princes of His people.
Context
6onye na-eme onwe ya ka ọ dị ala ilekwasị
eluigwe na ụwa anya? 7Ọ na-esi nʼuzuzu bulie ogbenye elu
sitekwa nʼebe ikpofu ahịhịa bulie onye nọ na mkpa elu; 8ọ na-eme ka ya na ụmụ eze ndị ikom nọkọọ,
ọ na-eme ka o soro ndị a maara aha ha nʼetiti ụmụ mmadụ nọkọọ. 9Ọ na-eme ka nwanyị aga biri nʼụlọ nke ya
dịka nne mụrụ ọtụtụ ụmụ ọṅụ juru obi.
Toonu Onyenwe anyị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.