Abụ Ọma 109:27
Psalms 109:27 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ka ha mara na ọ bụ aka gị, na ọ bụ gị, o Onyenwe anyị, mere ya.
Psalms 109:27 in English
Psalms 109:27 · Berean Standard Bible
Let them know that this is Your hand, that You, O LORD, have done it.
Context
25Aghọọla m onye e ji eme ihe ọchị nye ndị na-ebo m ebubo,
mgbe ha hụrụ m, ha na-efufe isi ha. 26Nyere m aka, o Onyenwe anyị Chineke m;
zọpụta m dịka ịhụnanya gị si dị. 27Ka ha mara na ọ bụ aka gị,
na ọ bụ gị, o Onyenwe anyị, mere ya. 28Ha nwere ike nọgide na-abụ ọnụ, ma ị ga-agọzi;
mgbe ha ga-abịa ọgụ, a ga-eme ha ihe ihere,
ma ohu gị ga-aṅụrị ọṅụ. 29A ga-eji ihere yikwasị ndị na-ebo m ebubo dịka uwe
werekwa ihere kee ha gburugburu dịka uwe mwụda.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.