Native Bible

Psalms 109:26 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nyere m aka, o Onyenwe anyị Chineke m; zọpụta m dịka ịhụnanya gị si dị.

Psalms 109:26 in English

Psalms 109:26 · Berean Standard Bible

Help me, O LORD my God; save me according to Your loving devotion.

Context

24Ike agwụla ikpere m, nʼihi ibu ọnụ; ataakwala m ahụ, bụrụ naanị ọkpụkpụ. 25Aghọọla m onye e ji eme ihe ọchị nye ndị na-ebo m ebubo, mgbe ha hụrụ m, ha na-efufe isi ha. 26Nyere m aka, o Onyenwe anyị Chineke m; zọpụta m dịka ịhụnanya gị si dị. 27Ka ha mara na ọ bụ aka gị, na ọ bụ gị, o Onyenwe anyị, mere ya. 28Ha nwere ike nọgide na-abụ ọnụ, ma ị ga-agọzi; mgbe ha ga-abịa ọgụ, a ga-eme ha ihe ihere, ma ohu gị ga-aṅụrị ọṅụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.