Abụ Ọma 109:25
Psalms 109:25 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Aghọọla m onye e ji eme ihe ọchị nye ndị na-ebo m ebubo, mgbe ha hụrụ m, ha na-efufe isi ha.
Psalms 109:25 in English
Psalms 109:25 · Berean Standard Bible
I am an object of scorn to my accusers; when they see me, they shake their heads.
Context
23Ana m efu* dịka onyinyo nke a na-ahụ anya mgbe anwụ dara;
adịkwa m ka igurube nke onye m bekwasịrị nʼahụ ya na-efechapụ. 24Ike agwụla ikpere m, nʼihi ibu ọnụ;
ataakwala m ahụ, bụrụ naanị ọkpụkpụ. 25Aghọọla m onye e ji eme ihe ọchị nye ndị na-ebo m ebubo,
mgbe ha hụrụ m, ha na-efufe isi ha. 26Nyere m aka, o Onyenwe anyị Chineke m;
zọpụta m dịka ịhụnanya gị si dị. 27Ka ha mara na ọ bụ aka gị,
na ọ bụ gị, o Onyenwe anyị, mere ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.