Native Bible

Psalms 109:28 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ha nwere ike nọgide na-abụ ọnụ, ma ị ga-agọzi; mgbe ha ga-abịa ọgụ, a ga-eme ha ihe ihere, ma ohu gị ga-aṅụrị ọṅụ.

Psalms 109:28 in English

Psalms 109:28 · Berean Standard Bible

Though they curse, You will bless. When they rise up, they will be put to shame, but Your servant will rejoice.

Context

26Nyere m aka, o Onyenwe anyị Chineke m; zọpụta m dịka ịhụnanya gị si dị. 27Ka ha mara na ọ bụ aka gị, na ọ bụ gị, o Onyenwe anyị, mere ya. 28Ha nwere ike nọgide na-abụ ọnụ, ma ị ga-agọzi; mgbe ha ga-abịa ọgụ, a ga-eme ha ihe ihere, ma ohu gị ga-aṅụrị ọṅụ. 29A ga-eji ihere yikwasị ndị na-ebo m ebubo dịka uwe werekwa ihere kee ha gburugburu dịka uwe mwụda. 30Aga m eji ọnụ m jaa Onyenwe anyị mma nke ukwuu; nʼetiti ọha mmadụ dị ukwuu, aga m eto ya.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.