Abụ Ọma 109:29
Psalms 109:29 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
A ga-eji ihere yikwasị ndị na-ebo m ebubo dịka uwe werekwa ihere kee ha gburugburu dịka uwe mwụda.
Psalms 109:29 in English
Psalms 109:29 · Berean Standard Bible
May my accusers be clothed with disgrace; may they wear their shame like a robe.
Context
27Ka ha mara na ọ bụ aka gị,
na ọ bụ gị, o Onyenwe anyị, mere ya. 28Ha nwere ike nọgide na-abụ ọnụ, ma ị ga-agọzi;
mgbe ha ga-abịa ọgụ, a ga-eme ha ihe ihere,
ma ohu gị ga-aṅụrị ọṅụ. 29A ga-eji ihere yikwasị ndị na-ebo m ebubo dịka uwe
werekwa ihere kee ha gburugburu dịka uwe mwụda. 30Aga m eji ọnụ m jaa Onyenwe anyị mma nke ukwuu;
nʼetiti ọha mmadụ dị ukwuu, aga m eto ya. 31Nʼihi na ọ na-eguzo nʼaka nri nke onye nọ na mkpa,
ịzọpụta ya site nʼaka ndị na-ama ya ikpe ọnwụ.
109:23 Maọbụ, agba barịị
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.