Abụ Ọma 109:31
Psalms 109:31 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼihi na ọ na-eguzo nʼaka nri nke onye nọ na mkpa, ịzọpụta ya site nʼaka ndị na-ama ya ikpe ọnwụ. 109:23 Maọbụ, agba barịị
Psalms 109:31 in English
Psalms 109:31 · Berean Standard Bible
For He stands at the right hand of the needy one, to save him from the condemners of his soul.
Context
29A ga-eji ihere yikwasị ndị na-ebo m ebubo dịka uwe
werekwa ihere kee ha gburugburu dịka uwe mwụda. 30Aga m eji ọnụ m jaa Onyenwe anyị mma nke ukwuu;
nʼetiti ọha mmadụ dị ukwuu, aga m eto ya. 31Nʼihi na ọ na-eguzo nʼaka nri nke onye nọ na mkpa,
ịzọpụta ya site nʼaka ndị na-ama ya ikpe ọnwụ.
109:23 Maọbụ, agba barịị
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.