Native Bible

Psalms 108:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼihi na ịhụnanya gị dị ukwuu karịa eluigwe; ikwesi ntụkwasị obi gị na-erukwa mbara eluigwe.

Psalms 108:4 in English

Psalms 108:4 · Berean Standard Bible

For Your loving devotion extends beyond the heavens, and Your faithfulness reaches to the clouds.

Context

2Teta! Ụbọ akwara na une! Aga m akpọte chi ọbụbọ. 3Aga m eto gị, O Onyenwe anyị, nʼetiti mba niile; aga m abụ abụ banyere gị nʼetiti ndị niile dị iche iche. 4Nʼihi na ịhụnanya gị dị ukwuu karịa eluigwe; ikwesi ntụkwasị obi gị na-erukwa mbara eluigwe. 5Ka e bulie gị elu, o Chineke, karịa eluigwe niile, ka ebube gị dị nʼelu ụwa niile. 6Were aka nri gị zọpụta anyị ma nyere anyị aka, ka a gbapụta ndị ị hụrụ nʼanya.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.