Abụ Ọma 108:2
Psalms 108:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Teta! Ụbọ akwara na une! Aga m akpọte chi ọbụbọ.
Psalms 108:2 in English
Psalms 108:2 · Berean Standard Bible
Awake, O harp and lyre! I will awaken the dawn.
Context
1Obi m dị njikere, o Chineke;
aga m eji mkpụrụobi m niile bụọ abụ ma kụkwaa egwu. 2Teta! Ụbọ akwara na une!
Aga m akpọte chi ọbụbọ. 3Aga m eto gị, O Onyenwe anyị, nʼetiti mba niile;
aga m abụ abụ banyere gị nʼetiti ndị niile dị iche iche. 4Nʼihi na ịhụnanya gị dị ukwuu karịa eluigwe;
ikwesi ntụkwasị obi gị na-erukwa mbara eluigwe.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.