Native Bible

Psalms 108:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Obi m dị njikere, o Chineke; aga m eji mkpụrụobi m niile bụọ abụ ma kụkwaa egwu.

Psalms 108:1 in English

Psalms 108:1 · Berean Standard Bible

My heart is steadfast, O God; I will sing and make music with all my being.*

Context

1Obi m dị njikere, o Chineke; aga m eji mkpụrụobi m niile bụọ abụ ma kụkwaa egwu. 2Teta! Ụbọ akwara na une! Aga m akpọte chi ọbụbọ. 3Aga m eto gị, O Onyenwe anyị, nʼetiti mba niile; aga m abụ abụ banyere gị nʼetiti ndị niile dị iche iche.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.