Native Bible

Psalms 106:42 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị iro ha mekpara ha ahụ chie ha ọnụ nʼala nʼokpuru ike ha.

Psalms 106:42 in English

Psalms 106:42 · Berean Standard Bible

Their enemies oppressed them, and subdued them under their hand.

Context

40Nʼihi nke a, iwe were Onyenwe anyị megide ndị ya; ọ gụkwara ihe nketa ya dịka ihe rụrụ arụ. 41Ọ raara ha nye nʼaka ndị mba ọzọ dị iche iche, ndị kpọrọ ha asị chịkwara ha. 42Ndị iro ha mekpara ha ahụ chie ha ọnụ nʼala nʼokpuru ike ha. 43Ọtụtụ oge, ọ napụtara ha, ma ha nọgidesịrị ike nʼinupu isi site na ndụmọdụ ya, bụrụ ndị lara nʼiyi nʼime mmehie ha. 44Ma mgbe ọ nụrụ mkpu akwa ha, ọnọdụ mkpagbu ha metụtara ya;

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.