Native Bible

Psalms 106:44 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ma mgbe ọ nụrụ mkpu akwa ha, ọnọdụ mkpagbu ha metụtara ya;

Psalms 106:44 in English

Psalms 106:44 · Berean Standard Bible

Nevertheless He heard their cry; He took note of their distress.

Context

42Ndị iro ha mekpara ha ahụ chie ha ọnụ nʼala nʼokpuru ike ha. 43Ọtụtụ oge, ọ napụtara ha, ma ha nọgidesịrị ike nʼinupu isi site na ndụmọdụ ya, bụrụ ndị lara nʼiyi nʼime mmehie ha. 44Ma mgbe ọ nụrụ mkpu akwa ha, ọnọdụ mkpagbu ha metụtara ya; 45nʼihi ha, o chetara ọgbụgba ndụ ya, sitekwa nʼoke ịhụnanya ya, meere ha ebere. 46Ọ na-emekwa ka ndị ahụ dọtara ha nʼagha nwee ọmịiko nʼahụ ha.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.