Abụ Ọma 106:45
Psalms 106:45 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
nʼihi ha, o chetara ọgbụgba ndụ ya, sitekwa nʼoke ịhụnanya ya, meere ha ebere.
Psalms 106:45 in English
Psalms 106:45 · Berean Standard Bible
And He remembered His covenant with them, and relented by the abundance of His loving devotion.
Context
43Ọtụtụ oge, ọ napụtara ha,
ma ha nọgidesịrị ike nʼinupu isi site na ndụmọdụ ya,
bụrụ ndị lara nʼiyi nʼime mmehie ha. 44Ma mgbe ọ nụrụ mkpu akwa ha,
ọnọdụ mkpagbu ha metụtara ya; 45nʼihi ha, o chetara ọgbụgba ndụ ya,
sitekwa nʼoke ịhụnanya ya, meere ha ebere. 46Ọ na-emekwa ka ndị ahụ dọtara ha nʼagha
nwee ọmịiko nʼahụ ha. 47O Onyenwe anyị Chineke anyị, zọpụta anyị,
chịkọta anyị site nʼaka mba dị iche iche,
ka anyị nwee ike nye aha nsọ gị ekele
ma nyaakwa isi nʼime otuto gị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.