Abụ Ọma 106:43
Psalms 106:43 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọtụtụ oge, ọ napụtara ha, ma ha nọgidesịrị ike nʼinupu isi site na ndụmọdụ ya, bụrụ ndị lara nʼiyi nʼime mmehie ha.
Psalms 106:43 in English
Psalms 106:43 · Berean Standard Bible
Many times He rescued them, but they were bent on rebellion and sank down in their iniquity.
Context
41Ọ raara ha nye nʼaka ndị mba ọzọ dị iche iche,
ndị kpọrọ ha asị chịkwara ha. 42Ndị iro ha mekpara ha ahụ
chie ha ọnụ nʼala nʼokpuru ike ha. 43Ọtụtụ oge, ọ napụtara ha,
ma ha nọgidesịrị ike nʼinupu isi site na ndụmọdụ ya,
bụrụ ndị lara nʼiyi nʼime mmehie ha. 44Ma mgbe ọ nụrụ mkpu akwa ha,
ọnọdụ mkpagbu ha metụtara ya; 45nʼihi ha, o chetara ọgbụgba ndụ ya,
sitekwa nʼoke ịhụnanya ya, meere ha ebere.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.