Abụ Ọma 106:40
Psalms 106:40 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼihi nke a, iwe were Onyenwe anyị megide ndị ya; ọ gụkwara ihe nketa ya dịka ihe rụrụ arụ.
Psalms 106:40 in English
Psalms 106:40 · Berean Standard Bible
So the anger of the LORD burned against His people, and He abhorred His own inheritance.
Context
38Ha na-awụfu ọbara ndị na-emeghị ihe ọbụla,
ọbara ụmụ ha ndị ikom na ndị inyom,
bụ ndị ha chụrụ dịka aja nye arụsị niile nke ala Kenan,
si otu a jiri ọbara ha merụọ ala ahụ. 39Ha sitere nʼihe ha na-eme merụọ onwe ha;
site nʼaka ọrụ ha, maka uru ha nyefere onwe ha nʼaka ndị na-emerụ ha. 40Nʼihi nke a, iwe were Onyenwe anyị megide ndị ya;
ọ gụkwara ihe nketa ya dịka ihe rụrụ arụ. 41Ọ raara ha nye nʼaka ndị mba ọzọ dị iche iche,
ndị kpọrọ ha asị chịkwara ha. 42Ndị iro ha mekpara ha ahụ
chie ha ọnụ nʼala nʼokpuru ike ha.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.