Abụ Ọma 105:27
Psalms 105:27 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ha mere ọtụtụ ihe ịrịbama dị iche iche nʼetiti ha, ọrụ ebube ya dị iche iche nʼala Ham.
Psalms 105:27 in English
Psalms 105:27 · Berean Standard Bible
They performed His miraculous signs among them, and wonders in the land of Ham.
Context
25ndị ọ tụgharịrị obi ha ka ha kpọọ ndị ya asị,
ka ha gbaa izu nzuzo megide ndị ohu ya. 26O zipụrụ Mosis, ohu ya,
na Erọn, onye ọ họpụtara. 27Ha mere ọtụtụ ihe ịrịbama dị iche iche nʼetiti ha,
ọrụ ebube ya dị iche iche nʼala Ham. 28O zipụrụ ọchịchịrị, mee ka ala ahụ gbaa ọchịchịrị,
nʼihi na ha nupuru isi megide okwu ya. 29O mere ka mmiri ha niile ghọọ ọbara,
nke mere ka azụ niile dị nʼime ya nwụsịa.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.