Abụ Ọma 105:28
Psalms 105:28 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O zipụrụ ọchịchịrị, mee ka ala ahụ gbaa ọchịchịrị, nʼihi na ha nupuru isi megide okwu ya.
Psalms 105:28 in English
Psalms 105:28 · Berean Standard Bible
He sent darkness, and it became dark— yet they defied His words.*
Context
26O zipụrụ Mosis, ohu ya,
na Erọn, onye ọ họpụtara. 27Ha mere ọtụtụ ihe ịrịbama dị iche iche nʼetiti ha,
ọrụ ebube ya dị iche iche nʼala Ham. 28O zipụrụ ọchịchịrị, mee ka ala ahụ gbaa ọchịchịrị,
nʼihi na ha nupuru isi megide okwu ya. 29O mere ka mmiri ha niile ghọọ ọbara,
nke mere ka azụ niile dị nʼime ya nwụsịa. 30Ala ha niile jupụtara nʼawọ
ọ bụladị nʼime ọnụụlọ ndina nke ndị na-achị achị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.