Abụ Ọma 105:30
Psalms 105:30 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ala ha niile jupụtara nʼawọ ọ bụladị nʼime ọnụụlọ ndina nke ndị na-achị achị.
Psalms 105:30 in English
Psalms 105:30 · Berean Standard Bible
Their land teemed with frogs, even in their royal chambers.
Context
28O zipụrụ ọchịchịrị, mee ka ala ahụ gbaa ọchịchịrị,
nʼihi na ha nupuru isi megide okwu ya. 29O mere ka mmiri ha niile ghọọ ọbara,
nke mere ka azụ niile dị nʼime ya nwụsịa. 30Ala ha niile jupụtara nʼawọ
ọ bụladị nʼime ọnụụlọ ndina nke ndị na-achị achị. 31O kwuru okwu, igwe ijiji na anwụ nta
dị iche iche ejupụta nʼala ha niile. 32Nʼọnọdụ mmiri ozuzo, o zitere ha
mkpụrụ mmiri na amụma egbe eluigwe nʼala ha niile;
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.