Native Bible

Psalms 105:29 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

O mere ka mmiri ha niile ghọọ ọbara, nke mere ka azụ niile dị nʼime ya nwụsịa.

Psalms 105:29 in English

Psalms 105:29 · Berean Standard Bible

He turned their waters to blood and caused their fish to die.

Context

27Ha mere ọtụtụ ihe ịrịbama dị iche iche nʼetiti ha, ọrụ ebube ya dị iche iche nʼala Ham. 28O zipụrụ ọchịchịrị, mee ka ala ahụ gbaa ọchịchịrị, nʼihi na ha nupuru isi megide okwu ya. 29O mere ka mmiri ha niile ghọọ ọbara, nke mere ka azụ niile dị nʼime ya nwụsịa. 30Ala ha niile jupụtara nʼawọ ọ bụladị nʼime ọnụụlọ ndina nke ndị na-achị achị. 31O kwuru okwu, igwe ijiji na anwụ nta dị iche iche ejupụta nʼala ha niile.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.