Native Bible

Psalms 105:31 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

O kwuru okwu, igwe ijiji na anwụ nta dị iche iche ejupụta nʼala ha niile.

Psalms 105:31 in English

Psalms 105:31 · Berean Standard Bible

He spoke, and insects swarmed— gnats throughout their country.

Context

29O mere ka mmiri ha niile ghọọ ọbara, nke mere ka azụ niile dị nʼime ya nwụsịa. 30Ala ha niile jupụtara nʼawọ ọ bụladị nʼime ọnụụlọ ndina nke ndị na-achị achị. 31O kwuru okwu, igwe ijiji na anwụ nta dị iche iche ejupụta nʼala ha niile. 32Nʼọnọdụ mmiri ozuzo, o zitere ha mkpụrụ mmiri na amụma egbe eluigwe nʼala ha niile; 33o tijisịrị osisi vaịnị na osisi fiig niile ha, kwatusịakwa osisi niile dị nʼala ha.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.