Abụ Ọma 105:32
Psalms 105:32 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼọnọdụ mmiri ozuzo, o zitere ha mkpụrụ mmiri na amụma egbe eluigwe nʼala ha niile;
Psalms 105:32 in English
Psalms 105:32 · Berean Standard Bible
He gave them hail for rain, with lightning throughout their land.
Context
30Ala ha niile jupụtara nʼawọ
ọ bụladị nʼime ọnụụlọ ndina nke ndị na-achị achị. 31O kwuru okwu, igwe ijiji na anwụ nta
dị iche iche ejupụta nʼala ha niile. 32Nʼọnọdụ mmiri ozuzo, o zitere ha
mkpụrụ mmiri na amụma egbe eluigwe nʼala ha niile; 33o tijisịrị osisi vaịnị na osisi fiig niile ha,
kwatusịakwa osisi niile dị nʼala ha. 34O kwuru okwu, igurube na ụkpana
a na-apụghị ịgụta ọnụ jupụtara ebe niile;
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.