Abụ Ọma 105:34
Psalms 105:34 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O kwuru okwu, igurube na ụkpana a na-apụghị ịgụta ọnụ jupụtara ebe niile;
Psalms 105:34 in English
Psalms 105:34 · Berean Standard Bible
He spoke, and the locusts came— young locusts without number.
Context
32Nʼọnọdụ mmiri ozuzo, o zitere ha
mkpụrụ mmiri na amụma egbe eluigwe nʼala ha niile; 33o tijisịrị osisi vaịnị na osisi fiig niile ha,
kwatusịakwa osisi niile dị nʼala ha. 34O kwuru okwu, igurube na ụkpana
a na-apụghị ịgụta ọnụ jupụtara ebe niile; 35ha richapụrụ ihe niile bụ ahịhịa ndụ dị nʼala ahụ,
ripịakwa mkpụrụ niile ha kụrụ nʼubi ha. 36Mgbe ahụ, o gburu ndị niile e buru ụzọ mụọ nʼala ahụ,
mkpụrụ mbụ nke ndị ikom ha.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.