Abụ Ọma 105:24
Psalms 105:24 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Onyenwe anyị mere ka ndị ya mụbaa nke ukwuu; o mere ka ndị ya dị ukwuu nʼọnụọgụgụ karịa ndị iro ha,
Psalms 105:24 in English
Psalms 105:24 · Berean Standard Bible
And the LORD made His people very fruitful, more numerous than their foes,
Context
22ikuziri ụmụ eze ndị ikom dịka o si masị ya,
na izi ndị okenye ya amamihe. 23Mgbe ahụ, Izrel bara nʼala Ijipt;
Jekọb bikwara nʼala Ham dịka onye si mba ọzọ bịa. 24Onyenwe anyị mere ka ndị ya mụbaa nke ukwuu;
o mere ka ndị ya dị ukwuu nʼọnụọgụgụ karịa ndị iro ha, 25ndị ọ tụgharịrị obi ha ka ha kpọọ ndị ya asị,
ka ha gbaa izu nzuzo megide ndị ohu ya. 26O zipụrụ Mosis, ohu ya,
na Erọn, onye ọ họpụtara.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.