Native Bible

Psalms 105:22 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

ikuziri ụmụ eze ndị ikom dịka o si masị ya, na izi ndị okenye ya amamihe.

Psalms 105:22 in English

Psalms 105:22 · Berean Standard Bible

to instruct * his princes as he pleased and teach his elders wisdom.

Context

20Eze ahụ zipụrụ ozi ka a tọpụ ya, onye ahụ na-achị ndị dị iche iche mere ka o nwere onwe ya. 21O mere ya ka ọ bụrụ onyenwe ezinaụlọ ya, onye na-achị ihe niile o nwere, 22ikuziri ụmụ eze ndị ikom dịka o si masị ya, na izi ndị okenye ya amamihe. 23Mgbe ahụ, Izrel bara nʼala Ijipt; Jekọb bikwara nʼala Ham dịka onye si mba ọzọ bịa. 24Onyenwe anyị mere ka ndị ya mụbaa nke ukwuu; o mere ka ndị ya dị ukwuu nʼọnụọgụgụ karịa ndị iro ha,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.