Native Bible

Psalms 105:21 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

O mere ya ka ọ bụrụ onyenwe ezinaụlọ ya, onye na-achị ihe niile o nwere,

Psalms 105:21 in English

Psalms 105:21 · Berean Standard Bible

He made him master of his household, ruler over all his substance,

Context

19tutu ruo mgbe ihe ahụ o kwuru na ọ ga-eme mezuru, tutu ruo mgbe okwu Onyenwe anyị nwapụtara ya dịka onye eziokwu. 20Eze ahụ zipụrụ ozi ka a tọpụ ya, onye ahụ na-achị ndị dị iche iche mere ka o nwere onwe ya. 21O mere ya ka ọ bụrụ onyenwe ezinaụlọ ya, onye na-achị ihe niile o nwere, 22ikuziri ụmụ eze ndị ikom dịka o si masị ya, na izi ndị okenye ya amamihe. 23Mgbe ahụ, Izrel bara nʼala Ijipt; Jekọb bikwara nʼala Ham dịka onye si mba ọzọ bịa.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.