Abụ Ọma 105:19
Psalms 105:19 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
tutu ruo mgbe ihe ahụ o kwuru na ọ ga-eme mezuru, tutu ruo mgbe okwu Onyenwe anyị nwapụtara ya dịka onye eziokwu.
Psalms 105:19 in English
Psalms 105:19 · Berean Standard Bible
until his prediction came true and the word of the LORD proved him right.
Context
17o zipụrụ otu nwoke ka ọ gaa nʼihu ha,
Josef, onye e refuru dịka ohu. 18Ha ji mkpọrọ igwe merụọ ya ahụ nʼụkwụ,
nyanyekwa ya mkpọrọ igwe nʼolu, 19tutu ruo mgbe ihe ahụ o kwuru na ọ ga-eme mezuru,
tutu ruo mgbe okwu Onyenwe anyị nwapụtara ya dịka onye eziokwu. 20Eze ahụ zipụrụ ozi ka a tọpụ ya,
onye ahụ na-achị ndị dị iche iche mere ka o nwere onwe ya. 21O mere ya ka ọ bụrụ onyenwe ezinaụlọ ya,
onye na-achị ihe niile o nwere,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.