Abụ Ọma 105:18
Psalms 105:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ha ji mkpọrọ igwe merụọ ya ahụ nʼụkwụ, nyanyekwa ya mkpọrọ igwe nʼolu,
Psalms 105:18 in English
Psalms 105:18 · Berean Standard Bible
They bruised his feet with shackles and placed his neck in irons,
Context
16O zitere ụnwụ nʼala ahụ,
bibie ụzọ niile ha si enweta ihe oriri; 17o zipụrụ otu nwoke ka ọ gaa nʼihu ha,
Josef, onye e refuru dịka ohu. 18Ha ji mkpọrọ igwe merụọ ya ahụ nʼụkwụ,
nyanyekwa ya mkpọrọ igwe nʼolu, 19tutu ruo mgbe ihe ahụ o kwuru na ọ ga-eme mezuru,
tutu ruo mgbe okwu Onyenwe anyị nwapụtara ya dịka onye eziokwu. 20Eze ahụ zipụrụ ozi ka a tọpụ ya,
onye ahụ na-achị ndị dị iche iche mere ka o nwere onwe ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.