Abụ Ọma 105:16
Psalms 105:16 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O zitere ụnwụ nʼala ahụ, bibie ụzọ niile ha si enweta ihe oriri;
Psalms 105:16 in English
Psalms 105:16 · Berean Standard Bible
He called down famine on the land and cut off all their supplies * of food.
Context
14O kweghị ka onye ọbụla mekpaa ha ahụ;
ọ baara ndị eze mba nʼihi ha; 15sị, “Unu emetụkwala ndị m e tere mmanụ aka;
unu emekpakwala ndị amụma m ahụ.” 16O zitere ụnwụ nʼala ahụ,
bibie ụzọ niile ha si enweta ihe oriri; 17o zipụrụ otu nwoke ka ọ gaa nʼihu ha,
Josef, onye e refuru dịka ohu. 18Ha ji mkpọrọ igwe merụọ ya ahụ nʼụkwụ,
nyanyekwa ya mkpọrọ igwe nʼolu,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.