Abụ Ọma 105:17
Psalms 105:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
o zipụrụ otu nwoke ka ọ gaa nʼihu ha, Josef, onye e refuru dịka ohu.
Psalms 105:17 in English
Psalms 105:17 · Berean Standard Bible
He sent a man before them— Joseph, sold as a slave.
Context
15sị, “Unu emetụkwala ndị m e tere mmanụ aka;
unu emekpakwala ndị amụma m ahụ.” 16O zitere ụnwụ nʼala ahụ,
bibie ụzọ niile ha si enweta ihe oriri; 17o zipụrụ otu nwoke ka ọ gaa nʼihu ha,
Josef, onye e refuru dịka ohu. 18Ha ji mkpọrọ igwe merụọ ya ahụ nʼụkwụ,
nyanyekwa ya mkpọrọ igwe nʼolu, 19tutu ruo mgbe ihe ahụ o kwuru na ọ ga-eme mezuru,
tutu ruo mgbe okwu Onyenwe anyị nwapụtara ya dịka onye eziokwu.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.