Abụ Ọma 10:9
Psalms 10:9 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Dịka ọdụm, ha anaghị eme mkpọtụ ọbụla, ọ na-eche ịdakwasị ụmụ ogbenye. Dịka ndị bụ dinta si ejide ụmụ anụmanụ nʼọnya ha siri, otu a ka ha si ejide ụmụ ogbenye.
Psalms 10:9 in English
Psalms 10:9 · Berean Standard Bible
He lies in wait like a lion in a thicket; he lurks to seize the oppressed; he catches the lowly in his net.
Context
7Ọnụ ya jupụtara nʼokwu ụgha na ịba mba ime ihe ọjọọ,*
nʼokpuru ire ya ka nsogbu na ajọ ihe dịkwa. 8Ha na-ezo onwe ha nʼobodo nta dị iche iche,
nʼebe zooro ezo ka ha na-anọ,
na-eche itigbu ndị aka ha dị ọcha. 9Dịka ọdụm, ha anaghị eme mkpọtụ ọbụla,
ọ na-eche ịdakwasị ụmụ ogbenye.
Dịka ndị bụ dinta si ejide ụmụ anụmanụ nʼọnya ha siri, otu a ka ha si ejide ụmụ ogbenye. 10Ụmụ ogbenye ndị a na-ada nʼala nʼihi ịdị ike ya,
ọ na-azọpịakwa ha. 11Nʼime obi ya, ọ na-asị, “Chineke echefuola.
O zofuola ihu ya, ọ dịghị mgbe ọ hụrụ ya.”*
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.