Native Bible

Psalms 10:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ha na-ezo onwe ha nʼobodo nta dị iche iche, nʼebe zooro ezo ka ha na-anọ, na-eche itigbu ndị aka ha dị ọcha.

Psalms 10:8 in English

Psalms 10:8 · Berean Standard Bible

He lies in wait near the villages; in ambush he slays the innocent; his eyes watch in stealth for the helpless.

Context

6Nʼime obi ya, ọ na-asị, “Ọ dịghị ihe ga-emetụta m. Aga m anọ nʼọnọdụ ọṅụ mgbe niile. Nsogbu ọbụla agaghị adakwasị m.”* 7Ọnụ ya jupụtara nʼokwu ụgha na ịba mba ime ihe ọjọọ,* nʼokpuru ire ya ka nsogbu na ajọ ihe dịkwa. 8Ha na-ezo onwe ha nʼobodo nta dị iche iche, nʼebe zooro ezo ka ha na-anọ, na-eche itigbu ndị aka ha dị ọcha. 9Dịka ọdụm, ha anaghị eme mkpọtụ ọbụla, ọ na-eche ịdakwasị ụmụ ogbenye. Dịka ndị bụ dinta si ejide ụmụ anụmanụ nʼọnya ha siri, otu a ka ha si ejide ụmụ ogbenye. 10Ụmụ ogbenye ndị a na-ada nʼala nʼihi ịdị ike ya, ọ na-azọpịakwa ha.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.