Abụ Ọma 10:11
Psalms 10:11 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼime obi ya, ọ na-asị, “Chineke echefuola. O zofuola ihu ya, ọ dịghị mgbe ọ hụrụ ya.”*
Psalms 10:11 in English
Psalms 10:11 · Berean Standard Bible
He says to himself, “God has forgotten; He hides His face and never sees.”
Context
9Dịka ọdụm, ha anaghị eme mkpọtụ ọbụla,
ọ na-eche ịdakwasị ụmụ ogbenye.
Dịka ndị bụ dinta si ejide ụmụ anụmanụ nʼọnya ha siri, otu a ka ha si ejide ụmụ ogbenye. 10Ụmụ ogbenye ndị a na-ada nʼala nʼihi ịdị ike ya,
ọ na-azọpịakwa ha. 11Nʼime obi ya, ọ na-asị, “Chineke echefuola.
O zofuola ihu ya, ọ dịghị mgbe ọ hụrụ ya.”* 12Bilie O Onyenwe anyị! O Chineke welie aka gị,
echefukwala ndị na-enweghị onye inyeaka. 13Gịnị mere onye ajọ omume ji na-eleda Chineke anya?
Gịnị mere o ji na-asị nʼime obi ya,
“Ọ gaghị akpọ m ka m zaa ajụjụ banyere omume m”?
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.