Ilu 8:22
Proverbs 8:22 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Onyenwe anyị kpụrụ m dịka mmalite ụzọ ya, tupu o bido ike ihe ọbụla ọzọ.
Proverbs 8:22 in English
Proverbs 8:22 · Berean Standard Bible
The LORD created me as His first course,* before His works of old.
Context
20Ana m aga ije nʼụzọ ezi omume,
nʼokporoụzọ ikpe ziri ezi. 21Ndị niile hụrụ m nʼanya, na-eketa akụnụba.
Ana m emejupụtakwa ụlọakụ ha. 22“Onyenwe anyị kpụrụ m dịka mmalite ụzọ ya,
tupu o bido ike ihe ọbụla ọzọ. 23Site nʼebighị ebi gara aga ka m dị;
adịkwa m adị tupu e kee ụwa. 24Anọ m na-adị tupu e kee ogbu mmiri,
tupu isi iyi ọbụla agbapụta mmiri nʼelu ụwa,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.