Ilu 8:21
Proverbs 8:21 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị niile hụrụ m nʼanya, na-eketa akụnụba. Ana m emejupụtakwa ụlọakụ ha.
Proverbs 8:21 in English
Proverbs 8:21 · Berean Standard Bible
bestowing wealth on those who love me and making their treasuries full.
Context
19Onyinye m na-enye dị mma karịa ọlaọcha,
ọ karịkwara ọlaedo. 20Ana m aga ije nʼụzọ ezi omume,
nʼokporoụzọ ikpe ziri ezi. 21Ndị niile hụrụ m nʼanya, na-eketa akụnụba.
Ana m emejupụtakwa ụlọakụ ha. 22“Onyenwe anyị kpụrụ m dịka mmalite ụzọ ya,
tupu o bido ike ihe ọbụla ọzọ. 23Site nʼebighị ebi gara aga ka m dị;
adịkwa m adị tupu e kee ụwa.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.