Native Bible

Proverbs 8:23 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Site nʼebighị ebi gara aga ka m dị; adịkwa m adị tupu e kee ụwa.

Proverbs 8:23 in English

Proverbs 8:23 · Berean Standard Bible

From everlasting I was established, from the beginning, before the earth began.

Context

21Ndị niile hụrụ m nʼanya, na-eketa akụnụba. Ana m emejupụtakwa ụlọakụ ha. 22“Onyenwe anyị kpụrụ m dịka mmalite ụzọ ya, tupu o bido ike ihe ọbụla ọzọ. 23Site nʼebighị ebi gara aga ka m dị; adịkwa m adị tupu e kee ụwa. 24Anọ m na-adị tupu e kee ogbu mmiri, tupu isi iyi ọbụla agbapụta mmiri nʼelu ụwa, 25tupu e kee ugwu ukwu na ugwu nta.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.