Native Bible

Proverbs 8:24 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Anọ m na-adị tupu e kee ogbu mmiri, tupu isi iyi ọbụla agbapụta mmiri nʼelu ụwa,

Proverbs 8:24 in English

Proverbs 8:24 · Berean Standard Bible

When there were no watery depths, I was brought forth, when no springs were overflowing with water.

Context

22“Onyenwe anyị kpụrụ m dịka mmalite ụzọ ya, tupu o bido ike ihe ọbụla ọzọ. 23Site nʼebighị ebi gara aga ka m dị; adịkwa m adị tupu e kee ụwa. 24Anọ m na-adị tupu e kee ogbu mmiri, tupu isi iyi ọbụla agbapụta mmiri nʼelu ụwa, 25tupu e kee ugwu ukwu na ugwu nta. 26E, amụọla m rịị tupu Chineke ekee ụwa na osisi niile, na aja niile dị nʼime ya.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.