Ilu 8:25
Proverbs 8:25 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
tupu e kee ugwu ukwu na ugwu nta.
Proverbs 8:25 in English
Proverbs 8:25 · Berean Standard Bible
Before the mountains were settled, before the hills, I was brought forth,
Context
23Site nʼebighị ebi gara aga ka m dị;
adịkwa m adị tupu e kee ụwa. 24Anọ m na-adị tupu e kee ogbu mmiri,
tupu isi iyi ọbụla agbapụta mmiri nʼelu ụwa, 25tupu e kee ugwu ukwu
na ugwu nta. 26E, amụọla m rịị tupu Chineke ekee ụwa
na osisi niile, na aja niile dị nʼime ya. 27Anọ m ya mgbe o doziri mbara eluigwe nʼọnọdụ ya,
mgbe ọ tụsara ha nʼelu ogbu mmiri niile;
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.