Native Bible

Proverbs 8:20 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ana m aga ije nʼụzọ ezi omume, nʼokporoụzọ ikpe ziri ezi.

Proverbs 8:20 in English

Proverbs 8:20 · Berean Standard Bible

I walk in the way of righteousness, along the paths of justice,

Context

18Ana m ekenye ụba na nsọpụrụ, na ikpe ziri ezi na ezi omume. 19Onyinye m na-enye dị mma karịa ọlaọcha, ọ karịkwara ọlaedo. 20Ana m aga ije nʼụzọ ezi omume, nʼokporoụzọ ikpe ziri ezi. 21Ndị niile hụrụ m nʼanya, na-eketa akụnụba. Ana m emejupụtakwa ụlọakụ ha. 22“Onyenwe anyị kpụrụ m dịka mmalite ụzọ ya, tupu o bido ike ihe ọbụla ọzọ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.