Native Bible

Proverbs 8:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ana m ekenye ụba na nsọpụrụ, na ikpe ziri ezi na ezi omume.

Proverbs 8:18 in English

Proverbs 8:18 · Berean Standard Bible

With me are riches and honor, enduring wealth and righteousness.

Context

16Site na m ka ndị eze ji achị bụ ndịisi niile na-achị nʼụwa. 17Ndị niile hụrụ m nʼanya ka m na-ahụ nʼanya. Ndị niile na-achọ m aghakwaghị ịchọta m. 18Ana m ekenye ụba na nsọpụrụ, na ikpe ziri ezi na ezi omume. 19Onyinye m na-enye dị mma karịa ọlaọcha, ọ karịkwara ọlaedo. 20Ana m aga ije nʼụzọ ezi omume, nʼokporoụzọ ikpe ziri ezi.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.