Ilu 8:17
Proverbs 8:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị niile hụrụ m nʼanya ka m na-ahụ nʼanya. Ndị niile na-achọ m aghakwaghị ịchọta m.
Proverbs 8:17 in English
Proverbs 8:17 · Berean Standard Bible
I love those who love me, and those who seek me early shall find me.
Context
15Site na m ka ndị eze ji achị,
ọ bụ m na-eme ka ndị na-achị achị mee iwu ziri ezi. 16Site na m ka ndị eze ji achị
bụ ndịisi niile na-achị nʼụwa. 17Ndị niile hụrụ m nʼanya ka m na-ahụ nʼanya.
Ndị niile na-achọ m aghakwaghị ịchọta m. 18Ana m ekenye ụba na nsọpụrụ,
na ikpe ziri ezi na ezi omume. 19Onyinye m na-enye dị mma karịa ọlaọcha,
ọ karịkwara ọlaedo.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.