Native Bible

Proverbs 8:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Site na m ka ndị eze ji achị, ọ bụ m na-eme ka ndị na-achị achị mee iwu ziri ezi.

Proverbs 8:15 in English

Proverbs 8:15 · Berean Standard Bible

By me kings reign, and rulers enact just laws;

Context

13Ịtụ egwu Onyenwe anyị bụ ịkpọ ihe ọjọọ asị. Akpọrọ m nganga na mpako, omume ọjọọ nakwa okwu gbagọrọ agbagọ asị. 14Ndụmọdụ na ezi nghọta bụ nke m; enwekwara m ọmụma ihe na ike. 15Site na m ka ndị eze ji achị, ọ bụ m na-eme ka ndị na-achị achị mee iwu ziri ezi. 16Site na m ka ndị eze ji achị bụ ndịisi niile na-achị nʼụwa. 17Ndị niile hụrụ m nʼanya ka m na-ahụ nʼanya. Ndị niile na-achọ m aghakwaghị ịchọta m.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.